Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Jeremaia 44:7 Bible Nso (IGBOB)

Ma ub͕u a otú a ka Jehova, bú Chineke nke usu nile nke ndi-agha, bú Chineke nke Israel, siri: N'ìhi gini ka unu onwe-unu nēme ihe ọjọ di uku megide nkpuru-obi unu, ibipu n'ulo-unu nwoke na nwanyi na nwatakiri na nwa nāṅu ara, ka ha pua n'etiti Juda, ewe me ka ọ ghara idi ndi fọduru gāfọduru unu;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 44

Echiche Jeremaia 44:7 na onodu