Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Jeremaia 44:11 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi nka ka Jehova nke usu nile nke ndi-agha, bú Chineke nke Israel, ji si otú a: Le, M'gaje ido irum imegide unu ime unu ihe ọjọ, ọbuná ibipu Juda nile.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 44

Echiche Jeremaia 44:11 na onodu