Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Jeremaia 40:5 Bible Nso (IGBOB)

Ma mb͕e ọ kālaghachighi, ọ si ya, Ma-ọbu laghachikuru Gedalaia nwa Ahaikam, nwa Shefan, onye eze Babilon meworo onye-nlekọta obodo nile nke Juda, gi na ya biri n'etiti ndi-gi: ma-ọbu je ebe ọ bula ziri ezi n'anya-gi ije. Onye-isi ndi-ob͕ū we nye ya òkè ihe-oriri na onyinye, zilaga ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 40

Echiche Jeremaia 40:5 na onodu