Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Jeremaia 4:9 Bible Nso (IGBOB)

O gēru kwa n'ubọchi ahu, (ọ bu ihe si n'ọnu Jehova puta), na obi eze gāla n'iyì, ya na obi ndi-isi; ibobo gānwu kwa ndi-nchu-aja n'aru, ọ gāb͕agwoju kwa ndi-amuma anya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 4

Echiche Jeremaia 4:9 na onodu