Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Jeremaia 4:4 Bible Nso (IGBOB)

Bìenu onwe-unu úgwù nye Jehova, bìenu onwe-unu úgwù n'obi, unu ndikom Juda na ndi bi na Jerusalem: ka ọnuma m we ghara ipu dika ọku, we re nke ọ nādighi onye nēmenyu, site n'ihe ọjọ nke omume nile unu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 4

Echiche Jeremaia 4:4 na onodu