Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Jeremaia 38:14 Bible Nso (IGBOB)

Eze, bú Zedekaia, we ziga, kutara onwe-ya Jeremaia, bú onye-amuma, rue nbata nke-atọ nke di n'ulo Jehova: eze we si Jeremaia, Mu onwem gaje iju gi otù ihe; ezonarilam ihe ọ bula.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 38

Echiche Jeremaia 38:14 na onodu