Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Jeremaia 37:17 Bible Nso (IGBOB)

eze, bú Zedekaia, we ziga, kuta ya: eze we jua ya n'ulo-ya na nzuzo, si, Ọ̀ di okwu ọ bula sitere na Jehova? Jeremaia we si, Okwu di. O we si, N'aka eze Babilon ka agēnye gi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 37

Echiche Jeremaia 37:17 na onodu