Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Jeremaia 35:17 Bible Nso (IGBOB)

n'ihi nka ka Jehova, bú Chineke nke usu nile nke ndi-agha, bú Chineke nke Israel, ji si otú a: Le, M'gaje ime ka ihe ọjọ ahu nile biakute Juda, biakute kwa ndi nile bi na Jerusalem, bú nke M'kwuworo megide ha: n'ihi na agwawom ha okwu, ma ha anughi; M'we kpọ ha òkù, ma ha azaghi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 35

Echiche Jeremaia 35:17 na onodu