Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Jeremaia 33:4 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na okwu di otú a ka Jehova, bú Chineke nke Israel, kwuru bayere ulo nile nke obodo a, baye-kwa-ra ulo nile nke ndi-eze Juda, nke akwadaworo imegide obo-ihe nile atuliri atuli na imegide mma-agha, si:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 33

Echiche Jeremaia 33:4 na onodu