Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Jeremaia 28:4 Bible Nso (IGBOB)

ọzọ, Jekonaia nwa Jehoiakim, bú eze Juda, na ndi Juda nile emere ka ha je biri n'ala ọzọ, bú ndi bàworo na Babilon, ndia ka Mu onwem gaje ime ka ha lata n'ebe a, (ọ bu ihe si n'ọnu Jehova puta): n'ihi na M'gab͕aji yoke nke eze Babilon.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 28

Echiche Jeremaia 28:4 na onodu