Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Jeremaia 27:12 Bible Nso (IGBOB)

Ọ bu kwa Zedekaia, bú eze Juda, ka m'gwara okwu dika okwu nile ndia si di, si, Menu ka olu-unu ba na yoke nke eze Babilon, fè-kwa-nu ya na ndi-ya, we di ndu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 27

Echiche Jeremaia 27:12 na onodu