Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Jeremaia 23:1 Bible Nso (IGBOB)

Ahuhu gādiri ndi-ọzùzù-aturu ndi nēme ka ìgwè ewu na aturu nke ebe-ita-nrim la n'iyì, kpasa ha; ọ bu ihe si n'ọnu Jehova puta.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 23

Echiche Jeremaia 23:1 na onodu