Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Jeremaia 21:13 Bible Nso (IGBOB)

Le, Mu nēmegide gi, gi nwayi bi na ndagwurugwu, gi oké nkume nke ebe di lari, (ọ bu ihe si n'ọnu Jehova puta); unu ndi nāsi, Ònye gāridata imegide ayi? ma-ọbu ònye gābata n'ebe-obibi nile ayi?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 21

Echiche Jeremaia 21:13 na onodu