Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Jeremaia 19:7 Bible Nso (IGBOB)

M'gāwusi kwa ndum-ọdu Juda na Jerusalem n'ebe a dika miri; M'gēme kwa ka ha da site na mma-agha n'iru ndi-iro-ha, na site n'aka ndi nāchọ ndu-ha: M'gēnye kwa ozu-ha iburu anu-ufe nke elu-igwe, na iburu anumanu nke uwa, ihe-oriri.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 19

Echiche Jeremaia 19:7 na onodu