Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Jeremaia 19:5 Bible Nso (IGBOB)

ha ewuwo kwa ebe nile di elu nke Beal, isure umu-ha ndikom n'ọku ka ha buru àjà-nsure-ọku anāchuru Beal; nke M'nēnyeghi n'iwu, ekwughkwam ya, ọ bataghi kwa n'obim:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 19

Echiche Jeremaia 19:5 na onodu