Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Jeremaia 18:13 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi nka ka Jehova ji si otú a: Biko, juanu n'etiti mba nile, si, Ònye nuworo ihe di ka ndia? ihe jọb͕uru onwe-ya nke-uku ka nwa-ab͕ọghọ Israel nke nāmaghi nwoke meworo.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 18

Echiche Jeremaia 18:13 na onodu