Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Jeremaia 18:11 Bible Nso (IGBOB)

Ma ub͕u a, biko, gwa ndi Juda, gwa kwa ndi bi na Jerusalem, okwu, si, Otú a ka Jehova siri: Le, Mu onwem nākpu ihe ọjọ megide unu, nēchè kwa èchìchè megide unu: biko, sinu, onye ọ bula n'uzọ ọjọ ya, lata, me kwa ka uzọ nile unu na omume nile unu di nma.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 18

Echiche Jeremaia 18:11 na onodu