Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Jeremaia 17:25 Bible Nso (IGBOB)

ndi-eze na ndi-isi, ndi nānọkwasi n'oche-eze Devid, gābata kwa n'ọnu-uzọ-ama nile nke obodo a, bú ndi nānọkwasi n'ub͕ọ-ala na n'inyinya, ha onwe-ha, na ndi-isi-ha, ndi Juda, na ndi bi na Jerusalem: obodo a gānọgide kwa rue mb͕e ebighi-ebi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 17

Echiche Jeremaia 17:25 na onodu