Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Jeremaia 16:6 Bible Nso (IGBOB)

Ha gānwu kwa, ma ndi uku ma ndi ntà, n'ala nka: agaghi-elì ha, madu agaghi-eti-kwa-ra ha aka n'obi, madu agaghi-ebì kwa onwe-ya mma, ọ gaghi-eme-kwa-ra ha isi-nkwọcha:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 16

Echiche Jeremaia 16:6 na onodu