Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Jeremaia 16:4 Bible Nso (IGBOB)

Site n'ọnwu nke ọria di iche iche ka ha gānwu; agaghi-etiri ha aka n'obi, agaghi-elì kwa ha; ǹsí-anu n'elu ala ka ha gāghọ: ha gēsite kwa na mma-agha, site kwa n'oké unwu, gwusia; ozu-ha gāghọ-kwa-ra anu-ufe nke elu-igwe, ghọ-kwa-ra anumanu nke uwa, ihe-oriri.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 16

Echiche Jeremaia 16:4 na onodu