Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Jeremaia 14:13 Bible Nso (IGBOB)

M'we si, Ewó, Onye-nwe-ayi Jehova! le, ndi-amuma nāsi ha, Unu agaghi-ahu mma-agha, unu agaghi-enwe kwa oké unwu; kama udo nke ezi-okwu ka M'gēnye unu n'ebe a.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 14

Echiche Jeremaia 14:13 na onodu