Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Jeremaia 11:22 Bible Nso (IGBOB)

n'ihi nka ka Jehova nke usu nile nke ndi-agha ji si otú a, Le, M'gaje iwere nmehie-ha leta ha: umu-okorọbia-ha gānwu site na mma-agha; umu-ha ndikom na umu-ha ndinyom gānwu site n'oké unwu;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 11

Echiche Jeremaia 11:22 na onodu