Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Jeremaia 10:7 Bible Nso (IGBOB)

Ònye nāgaghi-atu egwu Gi, Eze mba nile? n'ihi na Gi ka o kwesiri: n'ihi na n'etiti ndi-amam-ihe nile nke mba nile, na n'ala-eze nile ha, ọ dighi onye di ka Gi ma-ọli.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 10

Echiche Jeremaia 10:7 na onodu