Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Jenesis 7:23 Bible Nso (IGBOB)

O we kpochapu ihe nile ọ bula di ndu nke di n'elu ala, ma madu, ma anumanu, ma ihe nākpu akpu, ma anu-ufe nke elu-igwe: ewe kpochapu ha n'uwa: ọ we fọdu nání Noa na ndi ya na ha nọ n'ub͕ọ ahu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 7

Echiche Jenesis 7:23 na onodu