Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Jenesis 50:13 Bible Nso (IGBOB)

umu-ya ndikom we bubata ya n'ala Kenean, lìe ya n'ọb͕a nke ọhia Makpila, nke Abraham zutara, ya na ọhia, ka ọ buru ihe-onwunwe nke gābu ala-ílì, n'aka Efron onye-Het, n'iru Mamre.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 50

Echiche Jenesis 50:13 na onodu