Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Jenesis 50:11 Bible Nso (IGBOB)

Ndi bi n'ala ahu, bú ndi Kenean, we hu oruru-újú ahu n'ebe-nzọcha-ọka nke Atad, ha si, Nka buru ndi Ijipt oruru-újú di arọ́: n'ihi nka akpọrọ aha-ya Ebel-Mizraim, nke di n'ofè Jọdan.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 50

Echiche Jenesis 50:11 na onodu