Site na Chineke nke nna-gi; Ya yere gi aka!Na Onye Nke puru ime ihe nile; Ya gọzie gi!Ngọzi nile nke elu-igwe site n'elu,Ngọzi nile nke ob͕u-miri nke nāma-kpu n'okpuru,Ngọzi nile nke ara na nke àkpà-nwa.