Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Jenesis 49:2-5 Bible Nso (IGBOB)

2. Zukọnu, nukwanu, umu-ndikom Jekob;Genu nti n'olu Israel, bú nna-unu.

3. Reuben, ọkparam ka i bu, ikem, na nkpuru mbu nke umem;Ọkaka nke nbuli-elu, na ọkaka nke ike.

4. I nāb͕oghari dika miri, akarila akari;N'ihi na i rigoro n'ihe-ndina nna-gi:Mb͕e ahu i mere ya ka ọ ghara idi nsọ: ọ rigoro n'utem.

5. Simeon na Livai bu nwa-nne;Ihe nke ihe-ike bu mma-agha-ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 49