Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Jenesis 48:7 Bible Nso (IGBOB)

Ma mu onwem, mb͕e m'siri na Padan bia, Rechel nwuru n'akukum n'ala Kenean n'uzọ, mb͕e uzọ foduru ibiaru Efrat: m'we lìe ya n'ebe ahu n'uzọ Efrat (nke ahu bu Bet-lehem).

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 48

Echiche Jenesis 48:7 na onodu