Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Jenesis 47:6 Bible Nso (IGBOB)

ala Ijipt, n'iru gi ka ọ di; me ka nna-gi na umu-nne-gi biri n'ebe kachasi nma nke ala nka; ha gēbiri n'ala Goshen: ọ buru kwa na i mara, si, na ndi-dìnkpà dí n'etiti ha, i gēdo kwa ha ndi-isi anu-ulo m'nwere.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 47

Echiche Jenesis 47:6 na onodu