Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Jenesis 43:18 Bible Nso (IGBOB)

Ndikom ahu we tua egwu, n'ihi na emere ka ha bata n'ulo Josef; ha si, Ọ bu n'ihi ego ahu, nke enyeghachiri n'akpa-ayi na mmalite, ka anēme ka ayi onwe-ayi bata; ka ọ we chọ ayi okwu, dakwasi ayi, were ayi ibu ndi-orù, were kwa inyinya-ibu-ayi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 43

Echiche Jenesis 43:18 na onodu