Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Jenesis 42:4 Bible Nso (IGBOB)

Ma Benjamin, bú nwa-nne Josef, ka Jekob nēzigaghi ka ya na umu-nne-ya yikọ je; n'ihi na ọ siri, Ka ajọ ihe we ghara idakwasi ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 42

Echiche Jenesis 42:4 na onodu