Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Jenesis 42:38 Bible Nso (IGBOB)

Ọ si, Nwam agaghi-eso unu rida; n'ihi na nwa-nne-ya anwuwo, ya onwe-ya, nání ya, fọdukwara: asi na ajọ ihe adakwasi ya n'uzọ nke unu nēje na ya, unu gēweda kwa isi-awọm rue ala-mọ na nwuta.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 42

Echiche Jenesis 42:38 na onodu