Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Jenesis 41:48 Bible Nso (IGBOB)

O we chikọta ihe-oriri nile nke arọ asa ahu nke di n'ala Ijipt, tiye ihe-oriri ahu n'obodo nile: ihe-oriri nke ubi nke obodo ọ bula nke di ya gburugburu ka o tiyere n'etiti ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 41

Echiche Jenesis 41:48 na onodu