Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Jenesis 41:27 Bible Nso (IGBOB)

Ehi asa ahu nke tara aru, nke jọ-kwa-ra njọ, nke nārigoputa n'azu ha, arọ̄ asa ka ha bu, ha na oko ọka asa ahu nke di efù, nke ifufe Iru-anyanwu chakpọrọ; ha gābu arọ asa nke oké unwu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 41

Echiche Jenesis 41:27 na onodu