Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Jenesis 37:2 Bible Nso (IGBOB)

Ndia bu osuso-ọmumu Jekob. Mb͕e Josef b͕ara arọ iri na asa, ọ nāzù ìgwè ewu na aturu, ya na umu-nne-ya; ya onwe-ya bu nání nwata, ya na umu Bilha na umu Zilpa, bú ndinyom nna-ya, yikọrọ zù ewu na aturu: Josef we wetara nna-ha akukọ ihe ọjọ ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 37

Echiche Jenesis 37:2 na onodu