Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Jenesis 36:40-43 Bible Nso (IGBOB)

40. Ndia bu kwa aha ndi-isi Isọ, dika ab͕uru nile ha si di, dika ebe nile si di, n'aha nile ha; Timna onye-isi, Alva onye-isi, Jetet onye-isi;

41. Ọhọlibama onye-isi, Ila onye-isi, Pinon onye-isi;

42. Kenaz onye-isi, Timan onye-isi, Mibza onye-isi;

43. Magdiel onye-isi, Iram onye-isi: ndia bu ndi-isi Edom, dika ebe-obibi-ha si di n'ala onwunwe-ha. Onye ahu bu Isọ nna Edom.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 36