Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Jenesis 34:22 Bible Nso (IGBOB)

Ọ bu nání ma asi na ayi eme nka ka ndikom ahu gēkwere ayi ka ayi na ha biri, ighọ otù ndi, ọ buru na ebìe nwoke, ọ bula n'etiti ayi úgwù, dika ha onwe-ha bu ndi ebiri úgwù.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 34

Echiche Jenesis 34:22 na onodu