Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Jenesis 32:20 Bible Nso (IGBOB)

unu gāsi kwa, Ọzọ, le, orù-gi Jekob nọ n'azu ayi. N'ihi na ọ siri, Ka m'were onyinye-inata-iru-ọma nka nke nāga n'irum kpuchie anya-ya, emesia m'gāhu iru-ya; eleghi anya ọ gāhum iru-ọma.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 32

Echiche Jenesis 32:20 na onodu