Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Jenesis 3:6 Bible Nso (IGBOB)

Nwayi we hu na osisi ahu di nma ihe-oriri, na ọ bu kwa ihe nāgu anya agu ile, na ihe anāchọsi ike ka osisi ahu bu kwa ime ka madu nwe uche, o were ufọdu nime nkpuru-ya, rie; o nye kwa di-ya, tinyere onwe-ya, o we rie.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 3

Echiche Jenesis 3:6 na onodu