Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Jenesis 3:14 Bible Nso (IGBOB)

Jehova, bú Chineke, we si agwọ ahu, N'ihi na i mewo nka, ihe anābu ọnu ka i bu kari anu-ulo nile, na kari anu ọhia nile ọ bula; afọ-gi ka i gēji je ije, ọ bu kwa ájá ka i ganēri ubọchi nile nke ndu-gi:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 3

Echiche Jenesis 3:14 na onodu