Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Jenesis 27:37 Bible Nso (IGBOB)

Aisak we za, si Isọ, Le, edowom ya onye nwere ike n'aru gi, ọ bu kwa umunne-ya nile ka m'nyeworo ya ka ha buru ndi-orù-ya; ewerewokwam ọka na manya-vine ọhu me ka o guzosie ike: gini kwa ka m'gēmere gi, nwam?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 27

Echiche Jenesis 27:37 na onodu