Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Jenesis 27:29 Bible Nso (IGBOB)

Ka ndi di iche iche fè gi,Ka mba di iche iche kpọ isi ala nye gi:Buru onye nwere ike n'aru umunne-gi,Ka umu nke nne-gi kpọ kwa isi ala nye gi:Ka onye ọ bula nke nābu gi ọnu buru onye anābu ọnu,Ka onye ọ bula nke nāgọzi gi buru kwa onye agọziri agọzi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 27

Echiche Jenesis 27:29 na onodu