Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Jenesis 24:35 Bible Nso (IGBOB)

Jehova agọziwo kwa onye-nwem nke-uku; o we di uku: O nyewo kwa ya ìgwè ewu na aturu na ìgwè ehi, na ọla-ọcha na ọla-edo, na orù-ndikom na ndinyom nēje ozi, na camel na inyinya-ibu di ọtutu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 24

Echiche Jenesis 24:35 na onodu