Ọ we kpayere ha uka, si, Ọ buru na ọ di na nkpuru-obi-unu ilìpu ya n'anyam, bú onye-nkem nwuru anwu, nurunu olum, riọkwara m Efron nwa Zoha,