Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Jenesis 20:7 Bible Nso (IGBOB)

Ma ub͕u a me ka nwunye nwoke ahu laghachi; n'ihi na onye-amuma ka ọ bu, ọ gēkpe kwa ekpere bayere gi, i we di ndu: ma ọ buru na i meghi ka ọ laghachi, gi mata na i ghaghi inwu anwu, gi onwe gi, n'ihe nile inwere.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 20

Echiche Jenesis 20:7 na onodu