Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Jenesis 20:16 Bible Nso (IGBOB)

Ọ si Sera, Le, enyewom nwa-nne-gi nnù nkpuru-ego ọla-ọcha abua na ọgu iri: le, nke ahu buru gi ihe-nkpuchi anya n'ebe ndi nile nọ, bú ndi gi na ha nọ; ọ bu kwa n'iru madu nile ka emeziworo gi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 20

Echiche Jenesis 20:16 na onodu