Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Jenesis 19:36-38 Bible Nso (IGBOB)

36. Umu Lot ndinyom abua we turu ime site n'aka nna-ha.

37. Ada we mua nwa-nwoke, kpọ aha-ya Moab: onye ahu bu nna ndi Moab rue ta.

38. Nke-ntà kwa, ya onwe-ya mu-kwa-ra nwa-nwoke, kpọ aha-ya Ben-ami: onye ahu bu nna umu Amon rue ta.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 19