Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Jenesis 17:7 Bible Nso (IGBOB)

M'gēme kwa ka ọb͕ub͕a-ndum guzosi ike n'etiti Mu na gi na nkpuru-gi, ndi gānọchi gi, rue ọb͕ọ-ha nile, ka ọ buru ọb͕ub͕a-ndu ebighi-ebi, na M'gāburu gi, buru kwa nkpuru-gi, ndi gānọchi gi, Chineke.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 17

Echiche Jenesis 17:7 na onodu