Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Jenesis 17:23 Bible Nso (IGBOB)

Abraham we chiri Ishmael, bú nwa-ya nwoke, na ndi nile amuru n'ulo-ya, na ndi nile eji ego-ya b͕ata, nwoke nile ọ bula n'etiti ndikom ulo Abraham, o bìe ha úgwù n'anu-aru nke apí-ha n'otù ubọchi ahu, dika Chineke kpayere ya uka.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 17

Echiche Jenesis 17:23 na onodu